Jọn 6:40 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 40 N’ihi na uche Nna m bụ ka onye ọ bụla nke nabatara Ọkpara ahụ ma nwee okwukwe na ya nwee ndụ ebighị ebi.+ M ga-akpọlitekwa ya n’ọnwụ+ n’ụbọchị ikpeazụ.”
40 N’ihi na uche Nna m bụ ka onye ọ bụla nke nabatara Ọkpara ahụ ma nwee okwukwe na ya nwee ndụ ebighị ebi.+ M ga-akpọlitekwa ya n’ọnwụ+ n’ụbọchị ikpeazụ.”