Jọn 10:27, 28 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 27 Atụrụ m na-anụ olu m, amakwa m ha, ha na-esokwa m.+ 28 M na-enye ha ndụ ebighị ebi,+ e nweghịkwa ihe ga-eme ka e bibie ha. E nweghị onye ga-apụnara m ha.+
27 Atụrụ m na-anụ olu m, amakwa m ha, ha na-esokwa m.+ 28 M na-enye ha ndụ ebighị ebi,+ e nweghịkwa ihe ga-eme ka e bibie ha. E nweghị onye ga-apụnara m ha.+