Jọn 6:37 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 37 Ndị niile Nna m nyere m ga-abịakwute m, emekataghị m chụpụ onye na-abịakwute m+ Jọn 18:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Ihe a mere ka ihe o kwuru mezuo, ya bụ: “N’ime ndị niile i nyere m, e nweghị otu onye funahụrụ m.”+
9 Ihe a mere ka ihe o kwuru mezuo, ya bụ: “N’ime ndị niile i nyere m, e nweghị otu onye funahụrụ m.”+