Jọn 6:39 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 39 Uche onye zitere m bụ ka onye ọ bụla n’ime ndị niile o nyere m ghara ifunahụ m, kama ka m kpọlite ha n’ọnwụ+ n’ụbọchị ikpeazụ. Jọn 17:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Mgbe mụ na ha nọ, m na-echebe ha+ n’ihi aha gị nke i nyere m. Echebere m ha. E nweghịkwa otu n’ime ha e bibiri+ ma e wepụ nwa mbibi ahụ,+ ka ihe e dere n’Akwụkwọ Nsọ wee mezuo.+
39 Uche onye zitere m bụ ka onye ọ bụla n’ime ndị niile o nyere m ghara ifunahụ m, kama ka m kpọlite ha n’ọnwụ+ n’ụbọchị ikpeazụ.
12 Mgbe mụ na ha nọ, m na-echebe ha+ n’ihi aha gị nke i nyere m. Echebere m ha. E nweghịkwa otu n’ime ha e bibiri+ ma e wepụ nwa mbibi ahụ,+ ka ihe e dere n’Akwụkwọ Nsọ wee mezuo.+