Ọnụ Ọgụgụ 21:34 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 34 Jehova sịrị Mosis: “Atụla ya egwu+ n’ihi na m ga-enyefe ya na ndị agha ya niile nakwa ala ya n’aka gị.+ Ị ga-eme ya ihe i mere Saịhọn eze ndị Amọraịt, onye bibu na Heshbọn.”+
34 Jehova sịrị Mosis: “Atụla ya egwu+ n’ihi na m ga-enyefe ya na ndị agha ya niile nakwa ala ya n’aka gị.+ Ị ga-eme ya ihe i mere Saịhọn eze ndị Amọraịt, onye bibu na Heshbọn.”+