Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ọnụ Ọgụgụ 20
  • Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

Ọnụ Ọgụgụ 20:1

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 13:21; 33:36
  • +Ọg 13:26; 20:22; Di 1:46; 2:14; Ikp 11:16
  • +Ọp 15:20; Ọg 26:59; Maị 6:4

Ọnụ Ọgụgụ 20:2

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 17:1
  • +Ọg 16:42

Ọnụ Ọgụgụ 20:3

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 17:2
  • +Ọg 16:35, 41, 49

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    2/2019, p. 12-13

Ọnụ Ọgụgụ 20:4

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 14:11; 17:3; Ọg 16:13; 21:5

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    9/1/2009, p. 19

Ọnụ Ọgụgụ 20:5

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 16:14; Di 8:15; Neh 9:21
  • +Ọp 3:17; 13:5; Di 8:8; Jer 2:2

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    2/2019, p. 12-13

    Ụlọ Nche,

    9/1/2009, p. 19

Ọnụ Ọgụgụ 20:6

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 14:5
  • +Ọp 16:10; Ọg 14:10

Ọnụ Ọgụgụ 20:8

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 17:5
  • +Neh 9:15; Ọm 78:15; 105:41; 114:8; Aịz 43:20; 48:21

Ọnụ Ọgụgụ 20:9

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 7:12, 19; Ọg 17:10; Hib 9:4

Ọnụ Ọgụgụ 20:10

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 9:24; Ọm 106:32
  • +Ọm 106:33

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    7/2018, p. 14-15

    Ụlọ Nche,

    9/1/2009, p. 19

Ọnụ Ọgụgụ 20:11

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 17:6; Di 8:15; 1Kọ 10:4

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    9/1/2009, p. 19

Ọnụ Ọgụgụ 20:12

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Le 10:3; Ọg 27:14; Di 32:51; Aịz 8:13; Mkp 4:11
  • +Di 1:37; 3:26; 34:4; Jos 1:2

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    9/1/2009, p. 19

Ọnụ Ọgụgụ 20:13

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 33:8; Ọm 95:8; 106:32; Hib 3:8

Ọnụ Ọgụgụ 20:14

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ikp 11:17
  • +Je 36:8; Di 2:4; 23:7
  • +Ọp 18:8

Ọnụ Ọgụgụ 20:15

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Je 46:6; Ọrụ 7:15
  • +Je 15:13; Ọp 12:40
  • +Ọp 1:11, 14; Di 26:6; Ọrụ 7:19

Ọnụ Ọgụgụ 20:16

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 2:23; 3:7
  • +Ọp 14:19; 23:20; 33:2; Ọrụ 7:35

Ọnụ Ọgụgụ 20:17

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 21:22
  • +Di 2:27

Ọnụ Ọgụgụ 20:19

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 2:6
  • +Di 2:28

Ọnụ Ọgụgụ 20:20

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ikp 11:17
  • +Je 36:1

Ọnụ Ọgụgụ 20:21

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 2:29
  • +Di 2:8; Ikp 11:18

Ọnụ Ọgụgụ 20:22

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 13:26; 33:37
  • +Ọg 21:4; 34:7

Ọnụ Ọgụgụ 20:24

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Je 25:8; Ọg 33:38; Di 32:50
  • +Ọg 20:12; Di 32:51

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    7/2018, p. 14-15

    Ụlọ Nche,

    9/1/2009, p. 19

Ọnụ Ọgụgụ 20:26

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 28:2; 29:29; Hib 7:23
  • +Ọp 6:23; Ọg 4:16
  • +Ọg 33:38

Ọnụ Ọgụgụ 20:28

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 33:39; Di 10:6; 32:50

Ọnụ Ọgụgụ 20:29

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 34:8

Baịbụl Ndị Ọzọ ọ gbara

Pịa amaokwu nke ọ bụla ka o bupụtara gị amaokwu Baịbụl ndị ọzọ yiri ya.

Amaokwu ndị Ọzọ

Ọnụ Ọgụ. 20:1Ọg 13:21; 33:36
Ọnụ Ọgụ. 20:1Ọg 13:26; 20:22; Di 1:46; 2:14; Ikp 11:16
Ọnụ Ọgụ. 20:1Ọp 15:20; Ọg 26:59; Maị 6:4
Ọnụ Ọgụ. 20:2Ọp 17:1
Ọnụ Ọgụ. 20:2Ọg 16:42
Ọnụ Ọgụ. 20:3Ọp 17:2
Ọnụ Ọgụ. 20:3Ọg 16:35, 41, 49
Ọnụ Ọgụ. 20:4Ọp 14:11; 17:3; Ọg 16:13; 21:5
Ọnụ Ọgụ. 20:5Ọg 16:14; Di 8:15; Neh 9:21
Ọnụ Ọgụ. 20:5Ọp 3:17; 13:5; Di 8:8; Jer 2:2
Ọnụ Ọgụ. 20:6Ọg 14:5
Ọnụ Ọgụ. 20:6Ọp 16:10; Ọg 14:10
Ọnụ Ọgụ. 20:8Ọp 17:5
Ọnụ Ọgụ. 20:8Neh 9:15; Ọm 78:15; 105:41; 114:8; Aịz 43:20; 48:21
Ọnụ Ọgụ. 20:9Ọp 7:12, 19; Ọg 17:10; Hib 9:4
Ọnụ Ọgụ. 20:10Di 9:24; Ọm 106:32
Ọnụ Ọgụ. 20:10Ọm 106:33
Ọnụ Ọgụ. 20:11Ọp 17:6; Di 8:15; 1Kọ 10:4
Ọnụ Ọgụ. 20:12Le 10:3; Ọg 27:14; Di 32:51; Aịz 8:13; Mkp 4:11
Ọnụ Ọgụ. 20:12Di 1:37; 3:26; 34:4; Jos 1:2
Ọnụ Ọgụ. 20:13Di 33:8; Ọm 95:8; 106:32; Hib 3:8
Ọnụ Ọgụ. 20:14Ikp 11:17
Ọnụ Ọgụ. 20:14Je 36:8; Di 2:4; 23:7
Ọnụ Ọgụ. 20:14Ọp 18:8
Ọnụ Ọgụ. 20:15Je 46:6; Ọrụ 7:15
Ọnụ Ọgụ. 20:15Je 15:13; Ọp 12:40
Ọnụ Ọgụ. 20:15Ọp 1:11, 14; Di 26:6; Ọrụ 7:19
Ọnụ Ọgụ. 20:16Ọp 2:23; 3:7
Ọnụ Ọgụ. 20:16Ọp 14:19; 23:20; 33:2; Ọrụ 7:35
Ọnụ Ọgụ. 20:17Ọg 21:22
Ọnụ Ọgụ. 20:17Di 2:27
Ọnụ Ọgụ. 20:19Di 2:6
Ọnụ Ọgụ. 20:19Di 2:28
Ọnụ Ọgụ. 20:20Ikp 11:17
Ọnụ Ọgụ. 20:20Je 36:1
Ọnụ Ọgụ. 20:21Di 2:29
Ọnụ Ọgụ. 20:21Di 2:8; Ikp 11:18
Ọnụ Ọgụ. 20:22Ọg 13:26; 33:37
Ọnụ Ọgụ. 20:22Ọg 21:4; 34:7
Ọnụ Ọgụ. 20:24Je 25:8; Ọg 33:38; Di 32:50
Ọnụ Ọgụ. 20:24Ọg 20:12; Di 32:51
Ọnụ Ọgụ. 20:26Ọp 28:2; 29:29; Hib 7:23
Ọnụ Ọgụ. 20:26Ọp 6:23; Ọg 4:16
Ọnụ Ọgụ. 20:26Ọg 33:38
Ọnụ Ọgụ. 20:28Ọg 33:39; Di 10:6; 32:50
Ọnụ Ọgụ. 20:29Di 34:8
  • Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
  • Gụọ nke Baịbụl Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ (nwt)
  • 1
  • 2
  • 3
  • 4
  • 5
  • 6
  • 7
  • 8
  • 9
  • 10
  • 11
  • 12
  • 13
  • 14
  • 15
  • 16
  • 17
  • 18
  • 19
  • 20
  • 21
  • 22
  • 23
  • 24
  • 25
  • 26
  • 27
  • 28
  • 29
Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
Ọnụ Ọgụgụ 20:1-29

Ọnụ Ọgụgụ

20 Nzukọ ụmụ Izrel dum wee bata n’ala ịkpa Zin+ n’ọnwa nke mbụ, ha wee biri na Kedesh.+ Ọ bụ n’ebe ahụ ka Miriam+ nwụrụ, n’ebe ahụ ka e likwara ya.

2 Ma nzukọ ahụ enweghị mmiri,+ ha wee malite izukọta imegide Mozis na Erọn.+ 3 Ha wee sesa+ Mozis okwu, sị: “A sị nnọọ na anyị nwụrụ mgbe ụmụnne anyị nwụrụ n’ihu Jehova!+ 4 Gịnị mere unu ji dubata ọgbakọ Jehova n’ala ịkpa a ka anyị na anụ na-eburu anyị ibu nwụọ n’ime ya?+ 5 Gịnịkwa mere unu ji dupụta anyị n’Ijipt iji kpọbata anyị n’ebe ọjọọ a?+ Ọ bụghị ebe a na-agha mkpụrụ, ọ bụghịkwa ebe a na-akụ osisi fig na osisi vaịn na osisi pọmigranet,+ mmiri ọṅụṅụ adịghịkwa.” 6 Mozis na Erọn wee si n’ihu ọgbakọ ahụ bịa n’ọnụ ụzọ ụlọikwuu nzute wee gbuo ikpere n’ala, kpudo ihu n’ala,+ ebube Jehova wee pụta ìhè n’ihu ha.+

7 Jehova wee gwa Mozis, sị: 8 “Were mkpara gị,+ kpọkọta nzukọ a, gị na Erọn nwanne gị, gwanụ nkume ahụ dị elu okwu n’ihu ha ka ọ gbapụta mmiri; mee ka mmiri si na nkume ahụ dị elu gbapụtara ha, nyekwa nzukọ a na anụ na-eburu ha ibu mmiri ka ha ṅụọ.”+

9 Mozis wee were mkpara ahụ n’ihu Jehova,+ dị nnọọ ka o nyere ya n’iwu. 10 E mesịa, Mozis na Erọn kpọkọtara ọgbakọ ahụ n’ihu nkume ahụ dị elu, o wee sị ha: “Nụrụnụ, unu ndị nnupụisi!+ Ọ̀ bụ na nkume a dị elu ka anyị ga-esi mee ka mmiri gbapụtara unu?”+ 11 Mozis wee welie aka kụọ mkpara ya na nkume ahụ dị elu ugboro abụọ: mmiri dị ukwuu wee malite ịgbapụta, nzukọ ahụ na anụ na-eburu ha ibu wee malite ịṅụ mmiri.+

12 E mesịa, Jehova gwara Mozis na Erọn, sị: “Ebe ọ bụ na unu egosighị okwukwe n’ebe m nọ iji doo m nsọ+ n’ihu ụmụ Izrel, unu agaghị akpọrọ ọgbakọ a banye n’ala ahụ m ga-enye ha.”+ 13 Ọ bụ ya bụ mmiri Meriba,+ n’ihi na Izrel sesara Jehova okwu, e wee doo ya nsọ n’etiti ha.

14 E mesịa, Mozis si na Kedesh zigara eze Idọm ndị ozi,+ sị: “Nke a bụ ihe nwanne gị bụ́ Izrel+ kwuru, ‘Gị onwe gị maara nke ọma ihe isi ike bịakwasịrị anyị.+ 15 Nna anyị hà gbadara Ijipt,+ anyị wee biri n’Ijipt ruo ọtụtụ ụbọchị;+ ndị Ijipt wee malite imesi anyị na nna anyị hà ike.+ 16 N’ikpeazụ, anyị tikuru Jehova,+ o wee nụ olu anyị wee zite otu mmụọ ozi+ wee kpọpụta anyị n’Ijipt; lee, anyị nọ na Kedesh, obodo dị na nsọtụ ókèala gị. 17 Biko, ka anyị si n’ala gị gafere. Anyị agaghị esi n’ọhịa ma ọ bụ n’ubi vaịn gafere, anyị agaghịkwa aṅụ mmiri si n’olulu mmiri gị. Ọ bụ n’ụzọ eze ka anyị ga-aga.+ Anyị agaghị ahapụ ya gaa n’aka nri ma ọ bụ n’aka ekpe,+ ruo mgbe anyị gafere ókèala gị.’”

18 Ma, Idọm sịrị ya: “Esila n’ala m gafere, ka m ghara iji mma agha pụta buso gị agha.” 19 Ụmụ Izrel wee sị ya: “Ọ bụ n’ụzọ ka anyị ga-esi gbagoo; ọ bụrụ na mụ na anụ ụlọ m aṅụọ mmiri gị, aga m akwụ gị ụgwọ ya.+ Ọ dịghị ihe ọzọ m chọrọ ma ọ bụghị iji ụkwụ m gafere.”+ 20 Ma ọ sịrị: “Agafela.”+ Idọm+ wee jiri aka dị ike pụta ibuso ya agha, ya na ìgwè mmadụ. 21 Idọm ekweghị ka Izrel si n’ókèala ya gafere.+ N’ihi ya, Izrel si n’ebe ọ nọ pụọ.+

22 Nzukọ ụmụ Izrel dum wee si na Kedesh+ kwalie bịarute n’Ugwu Họọ.+ 23 Jehova wee gwa Mozis na Erọn okwu n’Ugwu Họọ, n’akụkụ ókè nke ala Idọm, sị: 24 “A ga-eli Erọn dị ka e liri ndị ya,+ n’ihi na ọ gaghị abanye n’ala ahụ m ga-enye ụmụ Izrel, n’ihi na unu nupụrụ isi n’iwu m n’ihe banyere mmiri Meriba.+ 25 Kpọrọ Erọn na Elieza nwa ya bịa n’Ugwu Họọ. 26 Yipụ Erọn uwe ya,+ chịrị ha yiwe Elieza+ nwa ya; Erọn ga-anwụ n’ebe ahụ, a ga-elikwa ya.”+

27 Mozis wee mee nnọọ dị ka Jehova nyere n’iwu; ha wee gbagoro n’Ugwu Họọ n’ihu nzukọ ahụ dum. 28 Mozis wee yipụ Erọn uwe ya ma chịrị ha yiwe Elieza nwa ya, e mesịa, Erọn nwụrụ n’ebe ahụ, n’elu ugwu ahụ.+ Mozis na Elieza wee si n’ugwu ahụ gbadata. 29 Nzukọ ahụ dum wee hụ na Erọn anwụwo, ụlọ Izrel dum wee kwaara Erọn ákwá ruo ụbọchị iri atọ.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya