Abụ Ọma 106:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 N’ihi na ha mere ihe wutere ya na mmụọ,O wee jiri egbugbere ọnụ ya kwuo okwu n’echeghị echiche.+