10 E mesịa, Mozis na Erọn kpọkọtara ọgbakọ ahụ n’ihu nkume ahụ dị elu, o wee sị ha: “Nụrụnụ, unu ndị nnupụisi!+ Ọ̀ bụ na nkume a dị elu ka anyị ga-esi mee ka mmiri gbapụtara unu?”+
10 Ma ọ sịrị ya: “Dị ka otu n’ime ụmụ nwaanyị nzuzu+ si ekwu okwu, otú ahụ ka gị onwe gị na-ekwukwa. Ọ̀ bụ naanị ihe ọma ka anyị ga na-anara n’aka ezi Chineke ma ghara ịnara ihe ọjọọ?”+ N’ihe a niile, Job ejighị egbugbere ọnụ ya mehie.+
2 N’ihi na anyị niile na-asụ ngọngọ ọtụtụ ugboro.+ Ọ bụrụ na onye ọ bụla adịghị asụ ngọngọ n’okwu,+ ọ bụ onye zuru okè,+ nke nwere ike ịchịkwa ahụ́ ya dum.