Ọnụ Ọgụgụ 20:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Mosis na Erọn kpọkọtaziri ọgbakọ ahụ n’ihu nnukwu nkume ahụ. Mosis wee sị ha: “Unu ndị nnupụisi, geenụ ntị! Ànyị ga-esi ná nnukwu nkume a mee ka mmiri gbapụtara unu?”+ Ọnụ Ọgụgụ Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 20:10 Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),7/2018, p. 14-15 Ụlọ Nche,9/1/2009, p. 19
10 Mosis na Erọn kpọkọtaziri ọgbakọ ahụ n’ihu nnukwu nkume ahụ. Mosis wee sị ha: “Unu ndị nnupụisi, geenụ ntị! Ànyị ga-esi ná nnukwu nkume a mee ka mmiri gbapụtara unu?”+