Ọnụ Ọgụgụ 20:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 E mesịa, Mozis na Erọn kpọkọtara ọgbakọ ahụ n’ihu nkume ahụ dị elu, o wee sị ha: “Nụrụnụ, unu ndị nnupụisi!+ Ọ̀ bụ na nkume a dị elu ka anyị ga-esi mee ka mmiri gbapụtara unu?”+ Ọnụ Ọgụgụ Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 20:10 Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),7/2018, p. 14-15 Ụlọ Nche,9/1/2009, p. 19
10 E mesịa, Mozis na Erọn kpọkọtara ọgbakọ ahụ n’ihu nkume ahụ dị elu, o wee sị ha: “Nụrụnụ, unu ndị nnupụisi!+ Ọ̀ bụ na nkume a dị elu ka anyị ga-esi mee ka mmiri gbapụtara unu?”+