Diuterọnọmi 1:37 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 37 (Jehova wesoro ọbụna mụ onwe m iwe n’ihi unu, sị, ‘Gị onwe gị kwa agaghị aba n’ebe ahụ.+ Diuterọnọmi 3:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Jehova nọ na-eweso m iwe n’ihi unu,+ o geghịkwa m ntị; kama Jehova sịrị m, ‘O zuworo gị! Agwakwala m okwu banyere ihe a ọzọ. Diuterọnọmi 34:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Jehova wee sị ya: “Nke a bụ ala ahụ m ṅụụrụ Ebreham, Aịzik na Jekọb iyi inye ha, sị, ‘Mkpụrụ gị ka m ga-enye ya.’+ Emewo m ka i jiri anya gị hụ ya, n’ihi na ị gaghị agafe wee ruo ebe ahụ.”+ Joshụa 1:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 “Ohu m Mozis anwụọla;+ bilie, gafee Jọdan a, gị na ndị a niile, banye n’ala ahụ m na-enye ha, bụ́ ụmụ Izrel.+
26 Jehova nọ na-eweso m iwe n’ihi unu,+ o geghịkwa m ntị; kama Jehova sịrị m, ‘O zuworo gị! Agwakwala m okwu banyere ihe a ọzọ.
4 Jehova wee sị ya: “Nke a bụ ala ahụ m ṅụụrụ Ebreham, Aịzik na Jekọb iyi inye ha, sị, ‘Mkpụrụ gị ka m ga-enye ya.’+ Emewo m ka i jiri anya gị hụ ya, n’ihi na ị gaghị agafe wee ruo ebe ahụ.”+
2 “Ohu m Mozis anwụọla;+ bilie, gafee Jọdan a, gị na ndị a niile, banye n’ala ahụ m na-enye ha, bụ́ ụmụ Izrel.+