Ọnụ Ọgụgụ 20:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 E mesịa, Jehova gwara Mozis na Erọn, sị: “Ebe ọ bụ na unu egosighị okwukwe n’ebe m nọ iji doo m nsọ+ n’ihu ụmụ Izrel, unu agaghị akpọrọ ọgbakọ a banye n’ala ahụ m ga-enye ha.”+ Ọnụ Ọgụgụ 27:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Mgbe ị hụrụ ya, ị ga-anwụ dị ka ndị gị nwụrụ,+ ee, gị onwe gị, dị nnọọ ka Erọn nwanne gị nwụrụ,+ Diuterọnọmi 3:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Jehova nọ na-eweso m iwe n’ihi unu,+ o geghịkwa m ntị; kama Jehova sịrị m, ‘O zuworo gị! Agwakwala m okwu banyere ihe a ọzọ. Abụ Ọma 106:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 Ha kpasukwara ya iwe na mmiri Meriba,+Nke mere Mozis ji baa ná nsogbu n’ihi ha.+
12 E mesịa, Jehova gwara Mozis na Erọn, sị: “Ebe ọ bụ na unu egosighị okwukwe n’ebe m nọ iji doo m nsọ+ n’ihu ụmụ Izrel, unu agaghị akpọrọ ọgbakọ a banye n’ala ahụ m ga-enye ha.”+
26 Jehova nọ na-eweso m iwe n’ihi unu,+ o geghịkwa m ntị; kama Jehova sịrị m, ‘O zuworo gị! Agwakwala m okwu banyere ihe a ọzọ.