Ọnụ Ọgụgụ 21:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Mgbe ndị Izrel si n’Ugwu Họọ+ jiri ụkwụ na-aga n’ụzọ Oké Osimiri Uhie ka ha gaa nkọnkọ nkọnkọ gafere ala Idọm,+ ike malitere ịgwụ mkpụrụ obi ha n’ihi ụzọ ahụ. Ọnụ Ọgụgụ 34:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 “‘Nke a ga-abụ ókè unu n’ebe ugwu: Unu ga-amalite n’Osimiri Ukwu kpaa ókè ya ruo n’Ugwu Họọ.+
4 Mgbe ndị Izrel si n’Ugwu Họọ+ jiri ụkwụ na-aga n’ụzọ Oké Osimiri Uhie ka ha gaa nkọnkọ nkọnkọ gafere ala Idọm,+ ike malitere ịgwụ mkpụrụ obi ha n’ihi ụzọ ahụ.