Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ọnụ Ọgụgụ 34
  • Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

Ọnụ Ọgụgụ 34:2

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Je 15:18; 17:8; Ọm 105:11
  • +Di 4:38; Jos 1:4; 14:1; Jer 3:19
  • +Je 10:19; Ọrụ 17:26

Ọnụ Ọgụgụ 34:3

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Jos 15:1
  • +Je 14:3; Jos 15:2

Ọnụ Ọgụgụ 34:4

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ikp 1:36
  • +Ọg 13:26; 32:8
  • +Jos 15:3

Ọnụ Ọgụgụ 34:5

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Jos 15:4, 47
  • +Ọp 23:31

Ọnụ Ọgụgụ 34:6

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Jos 1:4; 15:12

Ọnụ Ọgụgụ 34:7

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 33:37; Di 32:50

Ọnụ Ọgụgụ 34:8

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 13:21; 2Ez 14:25
  • +Ezi 47:15

Ọnụ Ọgụgụ 34:9

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ezi 47:17

Ọnụ Ọgụgụ 34:11

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 3:17; Jos 11:2; Lu 5:1; Jn 6:1

Ọnụ Ọgụgụ 34:12

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Jos 15:2
  • +Di 8:7

Ọnụ Ọgụgụ 34:13

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 26:55; 33:54; Jos 14:2; 18:6; Ilu 16:33
  • +Jos 14:2

Ọnụ Ọgụgụ 34:14

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 32:33; Di 3:12, 13; Jos 13:8

Ọnụ Ọgụgụ 34:15

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 32:5, 32

Ọnụ Ọgụgụ 34:17

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 3:32; 20:26; Jos 14:1; 19:51
  • +Ọg 14:38; 27:18

Ọnụ Ọgụgụ 34:18

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 1:4, 16

Ọnụ Ọgụgụ 34:19

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 14:30; 26:65
  • +Jos 15:1

Ọnụ Ọgụgụ 34:20

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Jos 19:1

Ọnụ Ọgụgụ 34:21

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Jos 18:11

Ọnụ Ọgụgụ 34:22

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Jos 19:40

Ọnụ Ọgụgụ 34:23

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Je 46:20; 48:5; Jos 16:1
  • +Jos 17:1

Ọnụ Ọgụgụ 34:24

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Jos 16:5

Ọnụ Ọgụgụ 34:25

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Jos 19:10

Ọnụ Ọgụgụ 34:26

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Jos 19:17

Ọnụ Ọgụgụ 34:27

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Jos 19:24

Ọnụ Ọgụgụ 34:28

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Jos 19:32

Ọnụ Ọgụgụ 34:29

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 34:18; Di 32:8; Jos 19:51; Ọrụ 17:26

Baịbụl Ndị Ọzọ ọ gbara

Pịa amaokwu nke ọ bụla ka o bupụtara gị amaokwu Baịbụl ndị ọzọ yiri ya.

Amaokwu ndị Ọzọ

Ọnụ Ọgụ. 34:2Je 15:18; 17:8; Ọm 105:11
Ọnụ Ọgụ. 34:2Di 4:38; Jos 1:4; 14:1; Jer 3:19
Ọnụ Ọgụ. 34:2Je 10:19; Ọrụ 17:26
Ọnụ Ọgụ. 34:3Jos 15:1
Ọnụ Ọgụ. 34:3Je 14:3; Jos 15:2
Ọnụ Ọgụ. 34:4Ikp 1:36
Ọnụ Ọgụ. 34:4Ọg 13:26; 32:8
Ọnụ Ọgụ. 34:4Jos 15:3
Ọnụ Ọgụ. 34:5Jos 15:4, 47
Ọnụ Ọgụ. 34:5Ọp 23:31
Ọnụ Ọgụ. 34:6Jos 1:4; 15:12
Ọnụ Ọgụ. 34:7Ọg 33:37; Di 32:50
Ọnụ Ọgụ. 34:8Ọg 13:21; 2Ez 14:25
Ọnụ Ọgụ. 34:8Ezi 47:15
Ọnụ Ọgụ. 34:9Ezi 47:17
Ọnụ Ọgụ. 34:11Di 3:17; Jos 11:2; Lu 5:1; Jn 6:1
Ọnụ Ọgụ. 34:12Jos 15:2
Ọnụ Ọgụ. 34:12Di 8:7
Ọnụ Ọgụ. 34:13Ọg 26:55; 33:54; Jos 14:2; 18:6; Ilu 16:33
Ọnụ Ọgụ. 34:13Jos 14:2
Ọnụ Ọgụ. 34:14Ọg 32:33; Di 3:12, 13; Jos 13:8
Ọnụ Ọgụ. 34:15Ọg 32:5, 32
Ọnụ Ọgụ. 34:17Ọg 3:32; 20:26; Jos 14:1; 19:51
Ọnụ Ọgụ. 34:17Ọg 14:38; 27:18
Ọnụ Ọgụ. 34:18Ọg 1:4, 16
Ọnụ Ọgụ. 34:19Ọg 14:30; 26:65
Ọnụ Ọgụ. 34:19Jos 15:1
Ọnụ Ọgụ. 34:20Jos 19:1
Ọnụ Ọgụ. 34:21Jos 18:11
Ọnụ Ọgụ. 34:22Jos 19:40
Ọnụ Ọgụ. 34:23Je 46:20; 48:5; Jos 16:1
Ọnụ Ọgụ. 34:23Jos 17:1
Ọnụ Ọgụ. 34:24Jos 16:5
Ọnụ Ọgụ. 34:25Jos 19:10
Ọnụ Ọgụ. 34:26Jos 19:17
Ọnụ Ọgụ. 34:27Jos 19:24
Ọnụ Ọgụ. 34:28Jos 19:32
Ọnụ Ọgụ. 34:29Ọg 34:18; Di 32:8; Jos 19:51; Ọrụ 17:26
  • Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
  • Gụọ nke Baịbụl Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ (nwt)
  • 1
  • 2
  • 3
  • 4
  • 5
  • 6
  • 7
  • 8
  • 9
  • 10
  • 11
  • 12
  • 13
  • 14
  • 15
  • 16
  • 17
  • 18
  • 19
  • 20
  • 21
  • 22
  • 23
  • 24
  • 25
  • 26
  • 27
  • 28
  • 29
Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
Ọnụ Ọgụgụ 34:1-29

Ọnụ Ọgụgụ

34 Jehova wee gwa Mozis okwu ọzọ, sị: 2 “Nye ụmụ Izrel iwu, sị ha, ‘Unu na-abanye n’ala Kenan.+ Ọ bụ ala a, bụ́ ala Kenan, ka unu ga-eketa+ dị ka ókè ya niile si dị.+

3 “‘Akụkụ ndịda unu ga-amalite n’ala ịkpa Zin n’akụkụ Idọm,+ ókè ndịda unu ga-amalite na nsọtụ Oké Osimiri Nnu+ n’ebe ọwụwa anyanwụ. 4 Ókè unu ga-esi na ndịda ụzọ e si agbago Akrabim+ tụgharịa wee gafere ruo Zin, ọ ga-ejedebe na ndịda Kedesh-bania;+ ọ ga-eru Heza-ada,+ gaferekwa ruo Azmọn. 5 Ókè ahụ ga-atụgharị n’Azmọn gawa ruo ndagwurugwu Ijipt,+ ọ ga-ejedebe n’Oké Osimiri.+

6 “‘Osimiri Ukwu na ikpere mmiri ya ga-abụrụ unu ókè+ n’ebe ọdịda anyanwụ. Nke a ga-abụ ókè unu n’ebe ọdịda anyanwụ.

7 “‘Nke a ga-abụ ókè unu n’ebe ugwu: Unu ga-amalite n’Osimiri Ukwu kpaa ókè ya ruo n’Ugwu Họọ.+ 8 Unu ga-akpa ókè ya malite n’Ugwu Họọ ruo n’ebe e si abanye Hemat,+ ókè ya ga-ejedebe na Zidad.+ 9 Ókè ya ga-eru Zifrọn, ọ ga-ejedebekwa na Heza-inan.+ Nke a ga-abụ ókè unu n’ebe ugwu.

10 “‘Unu ga-akpa ókè unu nke ebe ọwụwa anyanwụ malite na Heza-inan ruo Shifam. 11 Ókè ahụ ga-amalite na Shifam wee gbadaa ruo Ribla nke dị n’ebe ọwụwa anyanwụ Eyin, ókè ahụ ga-agbadakwa ruo ná mkpọda nke dị n’ebe ọwụwa anyanwụ oké osimiri Kineret.+ 12 Ókè ahụ ga-agbada ruo Jọdan, ọ ga-ejedebekwa n’Oké Osimiri Nnu.+ Nke a ga-abụ ala+ unu dị ka ókè ya niile si dị gbaa gburugburu.’”

13 Mozis wee nye ụmụ Izrel iwu, sị: “Ọ bụ ala a ka unu ga-eke n’etiti onwe unu site n’ife nza+ ka ọ bụrụ nke unu, dị nnọọ ka Jehova nyere n’iwu ka e nye ebo itoolu na ọkara.+ 14 N’ihi na ebo ụmụ Ruben, dị ka ụlọ ndị nna ha si dị, na ebo ụmụ Gad, dị ka ụlọ ndị nna ha si dị, enwetala ihe nketa ha, ọkara ebo Manase kwa enwetala nke ha.+ 15 Ebo abụọ na ọkara ahụ enwetala ihe nketa ha n’ógbè Jọdan n’akụkụ Jeriko, n’ebe ọwụwa anyanwụ.”+

16 Jehova wee gwa Mozis okwu ọzọ, sị: 17 “Ndị a bụ aha ndị ga-ekere unu ala ahụ ka ọ bụrụ nke unu, Elieza+ onye nchụàjà na Jọshụa nwa Nọn.+ 18 Unu ga-akpọrọ otu onyeisi n’ebo nke ọ bụla maka ike ala ahụ ka ọ bụrụ nke unu.+ 19 Ndị a bụ aha ndị ikom ahụ: Keleb nwa Jefọne,+ onye si n’ebo Juda;+ 20 Shemuel nwa Amaịhọd, onye si n’ebo Simiọn;+ 21 Elaịdad nwa Kislọn, onye si n’ebo Benjamin;+ 22 onyeisi bụ́ Bọkaị nwa Jọglaị, onye si n’ebo ụmụ Dan;+ 23 onyeisi bụ́ Haniel nwa Ịfọd, onye ụmụ Josef mụrụ,+ onye si n’ebo ụmụ Manase;+ 24 onyeisi bụ́ Kemuel nwa Shiftan, onye si n’ebo ụmụ Ifrem;+ 25 onyeisi bụ́ Elizefan nwa Panak, onye si n’ebo ụmụ Zebulọn;+ 26 onyeisi bụ́ Paltiel nwa Azan, onye si n’ebo ụmụ Ịsaka;+ 27 onyeisi bụ́ Ahaịhọd nwa Shilomaị, onye si n’ebo ụmụ Asha;+ 28 onyeisi bụ́ Pedahel nwa Amaịhọd, onye si n’ebo ụmụ Naftalaị.”+ 29 Ọ bụ ndị a ka Jehova nyere iwu ka ha mee ka ụmụ Izrel nweta ala n’ala Kenan.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya