Ọnụ Ọgụgụ 14:38 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 38 Ma n’ime ndị ikom ahụ gara ledo ala ahụ, ọ bụ Jọshụa nwa Nọn na Keleb nwa Jefọne ga-adị ndụ.”’”+ Ọnụ Ọgụgụ 27:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Jehova wee sị Mozis: “Kpọrọ Jọshụa nwa Nọn, bụ́ onye nwere mmụọ+ dị iche, bikwasị ya aka n’isi;+