Joshụa 15:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ọ gafekwara ruo Azmọn,+ ruokwa na ndagwurugwu Ijipt;+ ebe ókè ya jedebere bụ n’oké osimiri. Nke a wee bụrụ ókè ha n’ebe ndịda. Joshụa 15:47 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 47 Ashdọd,+ obodo nta ya niile na ógbè ya niile; Geza,+ obodo nta ya niile na ógbè ya niile, gbadaruo ndagwurugwu Ijipt, na Osimiri Ukwu na ógbè dị ya n’akụkụ.+
4 Ọ gafekwara ruo Azmọn,+ ruokwa na ndagwurugwu Ijipt;+ ebe ókè ya jedebere bụ n’oké osimiri. Nke a wee bụrụ ókè ha n’ebe ndịda.
47 Ashdọd,+ obodo nta ya niile na ógbè ya niile; Geza,+ obodo nta ya niile na ógbè ya niile, gbadaruo ndagwurugwu Ijipt, na Osimiri Ukwu na ógbè dị ya n’akụkụ.+