Ọnụ Ọgụgụ 34:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Mosis wee gwa ndị Izrel, sị: “Ọ bụ ala a ka unu ga-efe nza kee ka ọ bụrụ nke unu,+ otú Jehova nyere n’iwu ka e keere ebo itoolu na ọkara.
13 Mosis wee gwa ndị Izrel, sị: “Ọ bụ ala a ka unu ga-efe nza kee ka ọ bụrụ nke unu,+ otú Jehova nyere n’iwu ka e keere ebo itoolu na ọkara.