54 Unu ga-efe nza keere+ ezinụlọ unu dị iche iche ala ahụ ka ọ bụrụ nke unu. Unu ga-ekenye ndị dị ọtụtụ ala buru ibu, kenye ndị na-adịghị ọtụtụ ala na-ebughị ibu.+ Ala ọ bụla nza maara onye ọ bụla ka onye ahụ ga-eketa. Unu ga-eketa ala unu n’ebe e kenyere ebo nna unu hà ala.+