Ọnụ Ọgụgụ 26:55 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 55 Ma a ga-efe nza mgbe a na-eke ala ahụ.+ A ga-ekenye ha ala n’ebe e kenyere ndị nna ha ala n’ebo n’ebo. Ilu 18:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Ife nza na-eme ka esemokwu bie,+Ọ na-edozikwara dike na dike okwu.
55 Ma a ga-efe nza mgbe a na-eke ala ahụ.+ A ga-ekenye ha ala n’ebe e kenyere ndị nna ha ala n’ebo n’ebo.