14Ihe a bụ ala ndị Izrel ketara n’ala Kenan. Ọ bụ Elieza onye nchụàjà na Joshụa nwa Nọn na ndị isi ọnụmara ọ bụla n’ebo dị iche iche n’Izrel keere ha ya.+2 E fere nza keere ebo itoolu na ọkara ala ahụ,+ otú Jehova gwara Mosis ka e mee.+
11Ọ bụ ndị isi ndị Izrel bi na Jeruselem.+ Ma ndị Izrel ndị ọzọ fere nza+ ka ha họpụta otu ezinụlọ n’ime ezinụlọ iri ọ bụla ga-ebi na Jeruselem bụ́ obodo nsọ, ezinụlọ itoolu ndị ọzọ ebiri n’obodo ndị ọzọ.