Diuterọnọmi 3:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 nakwa Araba na Jọdan na ókè ya, malite na Kineret+ ruo n’oké osimiri Araba, Oké Osimiri Nnu,+ n’ala ala mkpọda Pisga+ nke dị n’ebe ọwụwa anyanwụ. Joshụa 11:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 zigakwara ndị eze bi n’ebe ugwu, n’ógbè bụ́ ugwu ugwu nakwa na mbara ọzara dị n’ebe ndịda Kineret+ nakwa na Shefila+ nakwa n’ugwu nke Dọọ+ n’ebe ọdịda anyanwụ, Luk 5:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 N’otu oge, mgbe ìgwè mmadụ nọ na-adagide ya, na-egekwa ntị n’okwu Chineke, o guzo n’akụkụ ọdọ mmiri Genesaret.+ Jọn 6:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Mgbe ihe ndị a gasịrị, Jizọs gafere oké osimiri Galili,* ma ọ bụ Taịbirias.+
17 nakwa Araba na Jọdan na ókè ya, malite na Kineret+ ruo n’oké osimiri Araba, Oké Osimiri Nnu,+ n’ala ala mkpọda Pisga+ nke dị n’ebe ọwụwa anyanwụ.
2 zigakwara ndị eze bi n’ebe ugwu, n’ógbè bụ́ ugwu ugwu nakwa na mbara ọzara dị n’ebe ndịda Kineret+ nakwa na Shefila+ nakwa n’ugwu nke Dọọ+ n’ebe ọdịda anyanwụ,
5 N’otu oge, mgbe ìgwè mmadụ nọ na-adagide ya, na-egekwa ntị n’okwu Chineke, o guzo n’akụkụ ọdọ mmiri Genesaret.+