Jenesis 14:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ndị a niile jikọrọ aka+ wee zọrọ ije gaa na Ndagwurugwu Sidim,+ ya bụ, Oké Osimiri Nnu.+ Ọnụ Ọgụgụ 34:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ókè ahụ ga-agbada ruo Jọdan, ọ ga-ejedebekwa n’Oké Osimiri Nnu.+ Nke a ga-abụ ala+ unu dị ka ókè ya niile si dị gbaa gburugburu.’” Joshụa 12:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 nakwa Araba+ ruo oké osimiri Kineret*+ dị n’ebe ọwụwa anyanwụ, ruokwa n’oké osimiri Araba, Oké Osimiri Nnu,+ n’ebe ọwụwa anyanwụ Bet-jeshimọt,+ nakwa n’ebe ndịda nke dị n’ala ala mkpọda Pisga.+
12 Ókè ahụ ga-agbada ruo Jọdan, ọ ga-ejedebekwa n’Oké Osimiri Nnu.+ Nke a ga-abụ ala+ unu dị ka ókè ya niile si dị gbaa gburugburu.’”
3 nakwa Araba+ ruo oké osimiri Kineret*+ dị n’ebe ọwụwa anyanwụ, ruokwa n’oké osimiri Araba, Oké Osimiri Nnu,+ n’ebe ọwụwa anyanwụ Bet-jeshimọt,+ nakwa n’ebe ndịda nke dị n’ala ala mkpọda Pisga.+