Jenesis 14:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ndagwurugwu Sidim+ jupụtara n’olulu bitumen;+ eze Sọdọm na eze Gọmọra+ wee gbaa ọsọ ma daba n’ime ha, ma ndị fọdụrụ gbagara n’ógbè bụ́ ugwu ugwu.+
10 Ndagwurugwu Sidim+ jupụtara n’olulu bitumen;+ eze Sọdọm na eze Gọmọra+ wee gbaa ọsọ ma daba n’ime ha, ma ndị fọdụrụ gbagara n’ógbè bụ́ ugwu ugwu.+