Jenesis 11:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ha wee malite ịgwa ibe ha, sị: “Ngwanụ! Ka anyị kpụọ brik, nụọ ya n’ọkụ.” Ha wee jiri brik mere nkume, ma ha ji bitumen mere ụrọ.+ Ọpụpụ 2:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Mgbe ọ na-enwekwaghị ike izo ya,+ o wetara nkata e ji ahịhịa papaịrọs kpaa ma were bitumen na korota+ techie ya wee kuba nwa ahụ n’ime ya, dọba ya n’etiti ahịhịa amị+ n’akụkụ osimiri Naịl.
3 Ha wee malite ịgwa ibe ha, sị: “Ngwanụ! Ka anyị kpụọ brik, nụọ ya n’ọkụ.” Ha wee jiri brik mere nkume, ma ha ji bitumen mere ụrọ.+
3 Mgbe ọ na-enwekwaghị ike izo ya,+ o wetara nkata e ji ahịhịa papaịrọs kpaa ma were bitumen na korota+ techie ya wee kuba nwa ahụ n’ime ya, dọba ya n’etiti ahịhịa amị+ n’akụkụ osimiri Naịl.