Jenesis 6:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Jiri osisi gofa rụọrọ onwe gị ụgbọ.+ Ị ga-arụnye nkebi dị iche iche n’ụgbọ ahụ, ị ga-ejikwa korota+ techie ya ime na azụ. Jenesis 14:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ndagwurugwu Sidim+ jupụtara n’olulu bitumen;+ eze Sọdọm na eze Gọmọra+ wee gbaa ọsọ ma daba n’ime ha, ma ndị fọdụrụ gbagara n’ógbè bụ́ ugwu ugwu.+
14 Jiri osisi gofa rụọrọ onwe gị ụgbọ.+ Ị ga-arụnye nkebi dị iche iche n’ụgbọ ahụ, ị ga-ejikwa korota+ techie ya ime na azụ.
10 Ndagwurugwu Sidim+ jupụtara n’olulu bitumen;+ eze Sọdọm na eze Gọmọra+ wee gbaa ọsọ ma daba n’ime ha, ma ndị fọdụrụ gbagara n’ógbè bụ́ ugwu ugwu.+