Jenesis 14:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ndagwurugwu Sidim+ jupụtara n’olulu bitumen;+ eze Sọdọm na eze Gọmọra+ wee gbaa ọsọ ma daba n’ime ha, ma ndị fọdụrụ gbagara n’ógbè bụ́ ugwu ugwu.+ Ọpụpụ 2:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Mgbe ọ na-enwekwaghị ike izo ya,+ o wetara nkata e ji ahịhịa papaịrọs kpaa ma were bitumen na korota+ techie ya wee kuba nwa ahụ n’ime ya, dọba ya n’etiti ahịhịa amị+ n’akụkụ osimiri Naịl.
10 Ndagwurugwu Sidim+ jupụtara n’olulu bitumen;+ eze Sọdọm na eze Gọmọra+ wee gbaa ọsọ ma daba n’ime ha, ma ndị fọdụrụ gbagara n’ógbè bụ́ ugwu ugwu.+
3 Mgbe ọ na-enwekwaghị ike izo ya,+ o wetara nkata e ji ahịhịa papaịrọs kpaa ma were bitumen na korota+ techie ya wee kuba nwa ahụ n’ime ya, dọba ya n’etiti ahịhịa amị+ n’akụkụ osimiri Naịl.