Joshụa 11:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 O zigakwaara ndị eze na-achị ebe ugwu ozi, ha na ndị nke na-achị ọzara* dị n’ebe ndịda Kineret, na ndị nke na-achị Shefila* nakwa ebe ndịda Dọọ+ nke dị n’ebe ọdịda anyanwụ.
2 O zigakwaara ndị eze na-achị ebe ugwu ozi, ha na ndị nke na-achị ọzara* dị n’ebe ndịda Kineret, na ndị nke na-achị Shefila* nakwa ebe ndịda Dọọ+ nke dị n’ebe ọdịda anyanwụ.