Joshụa 10:40 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 40 Jọshụa wee bibie ala dum dị n’ógbè bụ́ ugwu ugwu,+ bibiekwa Negeb+ na Shefila+ na ebe ndị dị ná mkpọda+ nakwa eze ha niile. Ọ hapụghị onye ọ bụla ndụ, ihe niile na-eku ume+ ka o bibiri,+ dị ka Jehova bụ́ Chineke Izrel nyere n’iwu.+
40 Jọshụa wee bibie ala dum dị n’ógbè bụ́ ugwu ugwu,+ bibiekwa Negeb+ na Shefila+ na ebe ndị dị ná mkpọda+ nakwa eze ha niile. Ọ hapụghị onye ọ bụla ndụ, ihe niile na-eku ume+ ka o bibiri,+ dị ka Jehova bụ́ Chineke Izrel nyere n’iwu.+