Joshụa 12:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 n’ógbè bụ́ ugwu ugwu nakwa na Shefila nakwa n’Araba nakwa n’ebe ndị dị ná mkpọda nakwa n’ala ịkpa nakwa na Negeb+—ndị Het, ndị Amọraịt+ na ndị Kenan, ndị Perizaịt, ndị Haịvaịt na ndị Jibọs:+
8 n’ógbè bụ́ ugwu ugwu nakwa na Shefila nakwa n’Araba nakwa n’ebe ndị dị ná mkpọda nakwa n’ala ịkpa nakwa na Negeb+—ndị Het, ndị Amọraịt+ na ndị Kenan, ndị Perizaịt, ndị Haịvaịt na ndị Jibọs:+