18 Ka ọ na-aga n’akụkụ oké osimiri Galili,* ọ hụrụ ụmụnne abụọ, bụ́ Saịmọn+ onye a na-akpọ Pita+ na Andru nwanne ya, ka ha na-awụnye ụgbụ azụ̀ n’ime oké osimiri, n’ihi na ha bụ ndị na-akụ azụ̀.
16 Ka ọ na-aga n’akụkụ oké osimiri Galili,* ọ hụrụ Saịmọn+ na Andru nwanne Saịmọn ka ha na-awụnye ụgbụ ha n’oké osimiri, n’ihi na ha bụ ndị na-akụ azụ̀.+