Ọnụ Ọgụgụ 13:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Ha wee gbagoo ledo ala ahụ malite n’ala ịkpa Zin+ ruo Rihọb,+ nke dị n’ebe e si abanye Hemat.+ 2 Ndị Eze 14:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Ọ bụ ya nwetaghachiri ókè nke ala Izrel malite n’ebe e si abanye Hemat+ ruo n’oké osimiri Araba,+ dị ka Jehova bụ́ Chineke Izrel kwuru, bụ́ onye kwuru okwu site n’ọnụ ohu ya bụ́ Jona+ nwa Amitaị, onye amụma si Gat-hifa.+
25 Ọ bụ ya nwetaghachiri ókè nke ala Izrel malite n’ebe e si abanye Hemat+ ruo n’oké osimiri Araba,+ dị ka Jehova bụ́ Chineke Izrel kwuru, bụ́ onye kwuru okwu site n’ọnụ ohu ya bụ́ Jona+ nwa Amitaị, onye amụma si Gat-hifa.+