Ọnụ Ọgụgụ 34:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Unu ga-akpa ókè ya malite n’Ugwu Họọ ruo n’ebe e si abanye Hemat,+ ókè ya ga-ejedebe na Zidad.+ Joshụa 13:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 tinyere ala ndị Gibal+ nakwa Lebanọn dum nke dị n’ebe ọwụwa anyanwụ, malite na Bel-gad+ nke dị n’ala ala Ugwu Hemọn ruo n’ebe e si abanye Hemat;+ Emọs 6:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Gaanụ Kalne, gaanụ hụrụ; sikwanụ n’ebe ahụ gaa Hemat+ nke nwere ụba mmadụ, gbadaanụ Gat+ nke ndị Filistia. Ọ̀ bụ ha ka alaeze ndị a mma, ka ókèala ha ọ̀ karịrị ókèala unu?+
5 tinyere ala ndị Gibal+ nakwa Lebanọn dum nke dị n’ebe ọwụwa anyanwụ, malite na Bel-gad+ nke dị n’ala ala Ugwu Hemọn ruo n’ebe e si abanye Hemat;+
2 Gaanụ Kalne, gaanụ hụrụ; sikwanụ n’ebe ahụ gaa Hemat+ nke nwere ụba mmadụ, gbadaanụ Gat+ nke ndị Filistia. Ọ̀ bụ ha ka alaeze ndị a mma, ka ókèala ha ọ̀ karịrị ókèala unu?+