1 Ndị Eze 5:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ya mere, ndị na-ewuru Sọlọmọn ụlọ na ndị na-ewuru Haịram ụlọ na ndị Gibal+ wara ha, ha nọkwa na-akwadebe osisi na nkume ndị ahụ iji wuo ụlọ ahụ. Ezikiel 27:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ọbụna ndị okenye Gibal+ na ndị ya, bụ́ ndị nwere nkà, nọ n’ime gị dị ka ndị na-arachi oghere ndị dị na gị.+ Ụgbọ mmiri niile nke oké osimiri na ndị ọrụ ha nọ n’ime gị, ka ha ree ngwá ahịa ha.
18 Ya mere, ndị na-ewuru Sọlọmọn ụlọ na ndị na-ewuru Haịram ụlọ na ndị Gibal+ wara ha, ha nọkwa na-akwadebe osisi na nkume ndị ahụ iji wuo ụlọ ahụ.
9 Ọbụna ndị okenye Gibal+ na ndị ya, bụ́ ndị nwere nkà, nọ n’ime gị dị ka ndị na-arachi oghere ndị dị na gị.+ Ụgbọ mmiri niile nke oké osimiri na ndị ọrụ ha nọ n’ime gị, ka ha ree ngwá ahịa ha.