Joshụa 13:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 tinyere ala ndị Gibal+ nakwa Lebanọn dum nke dị n’ebe ọwụwa anyanwụ, malite na Bel-gad+ nke dị n’ala ala Ugwu Hemọn ruo n’ebe e si abanye Hemat;+ Ezikiel 27:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ọbụna ndị okenye Gibal+ na ndị ya, bụ́ ndị nwere nkà, nọ n’ime gị dị ka ndị na-arachi oghere ndị dị na gị.+ Ụgbọ mmiri niile nke oké osimiri na ndị ọrụ ha nọ n’ime gị, ka ha ree ngwá ahịa ha.
5 tinyere ala ndị Gibal+ nakwa Lebanọn dum nke dị n’ebe ọwụwa anyanwụ, malite na Bel-gad+ nke dị n’ala ala Ugwu Hemọn ruo n’ebe e si abanye Hemat;+
9 Ọbụna ndị okenye Gibal+ na ndị ya, bụ́ ndị nwere nkà, nọ n’ime gị dị ka ndị na-arachi oghere ndị dị na gị.+ Ụgbọ mmiri niile nke oké osimiri na ndị ọrụ ha nọ n’ime gị, ka ha ree ngwá ahịa ha.