-
Ezikiel 27:27Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
27 Ihe gị ndị dị oké ọnụ ahịa na ihe ị kwakọbara,+ bụ́ ngwá ahịa gị,+ ndị na-arụ ọrụ n’ime gị na ndị na-akwọ gị,+ ndị na-arachi oghere ndị dị na gị+ na ndị na-erere gị ngwá ahịa gị nakwa ndị niile na-alụrụ gị agha,+ bụ́ ndị nọ n’ime gị nakwa ndị niile so gị, ndị nọ n’ime gị,—ha ga-adaba n’etiti oké osimiri n’ụbọchị ị ga-ada.+
-