Ọnụ Ọgụgụ 34:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 “‘Akụkụ ndịda unu ga-amalite n’ala ịkpa Zin n’akụkụ Idọm,+ ókè ndịda unu ga-amalite na nsọtụ Oké Osimiri Nnu+ n’ebe ọwụwa anyanwụ. Joshụa 15:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Òkè+ nke ebo ụmụ Juda ketara n’ezinụlọ n’ezinụlọ dị ruo n’ókè nke ala Idọm,+ ya bụ, ala ịkpa Zin,+ ruokwa Negeb+ na nsọtụ ebe ndịda ya.
3 “‘Akụkụ ndịda unu ga-amalite n’ala ịkpa Zin n’akụkụ Idọm,+ ókè ndịda unu ga-amalite na nsọtụ Oké Osimiri Nnu+ n’ebe ọwụwa anyanwụ.
15 Òkè+ nke ebo ụmụ Juda ketara n’ezinụlọ n’ezinụlọ dị ruo n’ókè nke ala Idọm,+ ya bụ, ala ịkpa Zin,+ ruokwa Negeb+ na nsọtụ ebe ndịda ya.