Jenesis 14:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ndị a niile jikọrọ aka+ wee zọrọ ije gaa na Ndagwurugwu Sidim,+ ya bụ, Oké Osimiri Nnu.+ Joshụa 15:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ókè nke ala ha n’ebe ndịda bụ malite na nsọtụ Oké Osimiri Nnu,+ malite n’ọnụ mmiri nke dị n’ebe ndịda.
2 Ókè nke ala ha n’ebe ndịda bụ malite na nsọtụ Oké Osimiri Nnu,+ malite n’ọnụ mmiri nke dị n’ebe ndịda.