Ọnụ Ọgụgụ 34:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 “‘Ókè ebe ndịda unu ga-amalite n’ala ịkpa Zin n’akụkụ Ịdọm. Ókè ebe ndịda unu n’ebe ọwụwa anyanwụ ga-amalite na nsọtụ Oké Osimiri Nnu.+
3 “‘Ókè ebe ndịda unu ga-amalite n’ala ịkpa Zin n’akụkụ Ịdọm. Ókè ebe ndịda unu n’ebe ọwụwa anyanwụ ga-amalite na nsọtụ Oké Osimiri Nnu.+