Ọnụ Ọgụgụ 13:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Ha wee gbagoo ledo ala ahụ malite n’ala ịkpa Zin+ ruo Rihọb,+ nke dị n’ebe e si abanye Hemat.+ Ọnụ Ọgụgụ 34:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Unu ga-akpa ókè ya malite n’Ugwu Họọ ruo n’ebe e si abanye Hemat,+ ókè ya ga-ejedebe na Zidad.+ Ezikiel 47:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Hemat,+ Berota,+ Sibreyim, nke dị n’agbata ókè ala Damaskọs+ na ókè ala Hemat; Heza-hatikọn, nke dị n’ókè nke ala Haụran.+ Emọs 6:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Lee! Unu ụlọ Izrel, m ga-eme ka otu mba bịa buso unu agha,’+ ka Jehova bụ́ Chineke nke ụsụụ ndị agha kwuru, ‘ha ga-emegbukwa unu malite n’ebe e si abanye Hemat+ ruo n’iyi ndagwurugwu Araba.’”
16 Hemat,+ Berota,+ Sibreyim, nke dị n’agbata ókè ala Damaskọs+ na ókè ala Hemat; Heza-hatikọn, nke dị n’ókè nke ala Haụran.+
14 Lee! Unu ụlọ Izrel, m ga-eme ka otu mba bịa buso unu agha,’+ ka Jehova bụ́ Chineke nke ụsụụ ndị agha kwuru, ‘ha ga-emegbukwa unu malite n’ebe e si abanye Hemat+ ruo n’iyi ndagwurugwu Araba.’”