Emọs 6:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 N’ihi ya, ndị Izrel, m ga-eme ka otu mba bịa lụso unu agha.+ Ha ga-emegbukwa unu malite na Libo-hemat*+ ruo na Ndagwurugwu* Araba.’ Ọ bụ ihe Jehova bụ́ Chineke nke ụsụụ ndị agha kwuru.”
14 N’ihi ya, ndị Izrel, m ga-eme ka otu mba bịa lụso unu agha.+ Ha ga-emegbukwa unu malite na Libo-hemat*+ ruo na Ndagwurugwu* Araba.’ Ọ bụ ihe Jehova bụ́ Chineke nke ụsụụ ndị agha kwuru.”