Emọs 6:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Lee! Unu ụlọ Izrel, m ga-eme ka otu mba bịa buso unu agha,’+ ka Jehova bụ́ Chineke nke ụsụụ ndị agha kwuru, ‘ha ga-emegbukwa unu malite n’ebe e si abanye Hemat+ ruo n’iyi ndagwurugwu Araba.’”
14 Lee! Unu ụlọ Izrel, m ga-eme ka otu mba bịa buso unu agha,’+ ka Jehova bụ́ Chineke nke ụsụụ ndị agha kwuru, ‘ha ga-emegbukwa unu malite n’ebe e si abanye Hemat+ ruo n’iyi ndagwurugwu Araba.’”