Ọnụ Ọgụgụ 34:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Unu ga-akpa ókè ya malite n’Ugwu Họọ ruo n’ebe e si abanye Hemat,+ ókè ya ga-ejedebe na Zidad.+ 1 Ndị Eze 8:65 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 65 Sọlọmọn wee mee ememme+ ahụ n’oge ahụ, ya na Izrel dum, bụ́ ọgbakọ dị ukwuu,+ malite n’ebe e si abanye Hemat+ gbadaruo ndagwurugwu Ijipt,+ n’ihu Jehova bụ́ Chineke anyị ụbọchị asaa nakwa ụbọchị asaa ọzọ,+ ya bụ, ụbọchị iri na anọ.
65 Sọlọmọn wee mee ememme+ ahụ n’oge ahụ, ya na Izrel dum, bụ́ ọgbakọ dị ukwuu,+ malite n’ebe e si abanye Hemat+ gbadaruo ndagwurugwu Ijipt,+ n’ihu Jehova bụ́ Chineke anyị ụbọchị asaa nakwa ụbọchị asaa ọzọ,+ ya bụ, ụbọchị iri na anọ.