25 Ọ bụ ya nwetaghachiri ókè nke ala Izrel malite n’ebe e si abanye Hemat+ ruo n’oké osimiri Araba,+ dị ka Jehova bụ́ Chineke Izrel kwuru, bụ́ onye kwuru okwu site n’ọnụ ohu ya bụ́ Jona+ nwa Amitaị, onye amụma si Gat-hifa.+
14 Lee! Unu ụlọ Izrel, m ga-eme ka otu mba bịa buso unu agha,’+ ka Jehova bụ́ Chineke nke ụsụụ ndị agha kwuru, ‘ha ga-emegbukwa unu malite n’ebe e si abanye Hemat+ ruo n’iyi ndagwurugwu Araba.’”