-
Aịzaya 10:5, 6Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
M ga-ejikwa mkpara o ji n’aka taa ndị mmadụ ahụhụ.
M ga-agwakwa ya ka ọ kwata ọtụtụ ihe, bukọrọ ọtụtụ ihe,
Zọtọọkwa ebe ahụ, ya adị ka apịtị dị n’okporo ámá.+
-