Ọnụ Ọgụgụ 34:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Ókè unu ga-echezi ihu ebe ọzọ gaa n’ebe ndịda ụzọ e si agbago Akrabim+ wee ruo Zin. Ọ ga-ejedebe na ndịda Kedesh-bania.+ Ọ ga-eru Heza-ada,+ ruokwa Azmọn.
4 Ókè unu ga-echezi ihu ebe ọzọ gaa n’ebe ndịda ụzọ e si agbago Akrabim+ wee ruo Zin. Ọ ga-ejedebe na ndịda Kedesh-bania.+ Ọ ga-eru Heza-ada,+ ruokwa Azmọn.