4 Malite n’ala ịkpa nakwa na Lebanọn a ruo ná nnukwu osimiri ahụ, bụ́ osimiri Yufretis, ya bụ, ala ndị Het dum,+ ruokwa n’Osimiri Ukwu dị n’ebe ọdịda anyanwụ, ka ókèala unu ga-eru.+
12 Ókè ya n’ebe ọdịda anyanwụ bụ Osimiri Ukwu+ ahụ nakwa ala dị n’akụkụ ya. Ọ bụ nke a bụ ókè ya gbaa gburugburu, ya bụ, ókè nke ala ụmụ Juda, n’ezinụlọ n’ezinụlọ.