Ọnụ Ọgụgụ 13:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Ndị Amalek+ bi n’ala Negeb,+ ndị Het na ndị Jibọs+ na ndị Amọraịt+ bikwa n’ógbè bụ́ ugwu ugwu, ndị Kenan+ bikwa n’akụkụ oké osimiri nakwa n’akụkụ Jọdan.” Joshụa 11:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 zigakwara ndị Kenan+ bi n’ebe ọwụwa anyanwụ nakwa n’ebe ọdịda anyanwụ, tinyere ndị Amọraịt+ na ndị Het+ na ndị Perizaịt+ na ndị Jibọs+ bi n’ógbè bụ́ ugwu ugwu nakwa ndị Haịvaịt+ bi n’ala ala ugwu Hemọn,+ ya bụ, n’ala Mizpa.+
29 Ndị Amalek+ bi n’ala Negeb,+ ndị Het na ndị Jibọs+ na ndị Amọraịt+ bikwa n’ógbè bụ́ ugwu ugwu, ndị Kenan+ bikwa n’akụkụ oké osimiri nakwa n’akụkụ Jọdan.”
3 zigakwara ndị Kenan+ bi n’ebe ọwụwa anyanwụ nakwa n’ebe ọdịda anyanwụ, tinyere ndị Amọraịt+ na ndị Het+ na ndị Perizaịt+ na ndị Jibọs+ bi n’ógbè bụ́ ugwu ugwu nakwa ndị Haịvaịt+ bi n’ala ala ugwu Hemọn,+ ya bụ, n’ala Mizpa.+