Joshụa 11:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Ndị ọzọ o zigaara ozi bụ ndị Kenan+ bi n’ebe ọwụwa anyanwụ nakwa n’ebe ọdịda anyanwụ, ndị Amọraịt,+ ndị Het, ndị Perizaịt, ndị Jebus bi n’ebe bụ́ ugwu ugwu, na ndị Haịvaịt+ bi n’ala ala ugwu Hemọn,+ ya bụ, na Mizpa.
3 Ndị ọzọ o zigaara ozi bụ ndị Kenan+ bi n’ebe ọwụwa anyanwụ nakwa n’ebe ọdịda anyanwụ, ndị Amọraịt,+ ndị Het, ndị Perizaịt, ndị Jebus bi n’ebe bụ́ ugwu ugwu, na ndị Haịvaịt+ bi n’ala ala ugwu Hemọn,+ ya bụ, na Mizpa.