Jenesis 15:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ma n’ọgbọ nke anọ, ha ga-alọghachi n’ebe a,+ n’ihi na njehie ndị Amọraịt ezubeghị.”+ Emọs 2:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 “‘Ma mụ onwe m ekpochapụwo ndị Amọraịt+ n’ihi ha, bụ́ ndị toro ogologo dị ka osisi sida, ndị dịkwa ike dị ka oké osisi;+ m wee kpochapụ mkpụrụ ha ndị dị n’elu ha nakwa mgbọrọgwụ ha ndị dị n’ime ala.+
9 “‘Ma mụ onwe m ekpochapụwo ndị Amọraịt+ n’ihi ha, bụ́ ndị toro ogologo dị ka osisi sida, ndị dịkwa ike dị ka oké osisi;+ m wee kpochapụ mkpụrụ ha ndị dị n’elu ha nakwa mgbọrọgwụ ha ndị dị n’ime ala.+