Ọnụ Ọgụgụ 21:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Izrel wee jiri ihu mma agha+ gbuo ya ma nweta ala+ ya malite n’Anọn+ ruo Jabọk,+ n’ebe dị ụmụ Amọn nso; n’ihi na Jeza+ bụ ókè ụmụ Amọn.+ Diuterọnọmi 2:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 “Jehova wee sị m, ‘Lee, amalitewo m inyefe Saịhọn na ala ya n’aka gị. Malite iweghara ala ya.’+ Joshụa 24:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 “‘N’ikpeazụ, m kpọbatara unu n’ala ndị Amọraịt bụ́ ndị bi n’ofe Jọdan, ha wee buso unu agha.+ M wee nyefee ha n’aka unu ka unu weghara ala ha, m lakwara ha n’iyi n’ihu unu.+ Abụ Ọma 135:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ọbụna Saịhọn eze ndị Amọraịt+Na Ọg eze Beshan,+Bibiekwa alaeze niile nke Kenan,+
24 Izrel wee jiri ihu mma agha+ gbuo ya ma nweta ala+ ya malite n’Anọn+ ruo Jabọk,+ n’ebe dị ụmụ Amọn nso; n’ihi na Jeza+ bụ ókè ụmụ Amọn.+
8 “‘N’ikpeazụ, m kpọbatara unu n’ala ndị Amọraịt bụ́ ndị bi n’ofe Jọdan, ha wee buso unu agha.+ M wee nyefee ha n’aka unu ka unu weghara ala ha, m lakwara ha n’iyi n’ihu unu.+